Please enter a minimum of 2 characters to search.
Please enter a minimum of 2 characters to search.


Memorial Keepers(0)
They manage this memorial. Contact or join
Add a Keeper
Emmanuel I. Anyadike
April 17th, 1946 - January 3rd, 2023
April 17th, 1946 - January 3rd, 2023
Events
Create an event page to coordinate a gathering in honor of Emmanuel
Tributes
Share a favorite memory, send condolences, and honor Emmanuel’s life with a heartfelt message.
Okoli Cms

ỌGBỤGBA AMA NDỤ NṄOMI NKE CHIEF EMMANUEL ANYADIKE Ọnwụ bụ ụzọ onye ọ bụla dị ndụ aghaghị ịgafe. Ndị Igbo jiri kwuo sị na mma niile gaje n'ụzụ! Ọ bụ ihe mwute na onye ị hụrụ taa, echi ị gaghị ahụkwa ya ọzọ. Nke bụ eziokwu bụ na ọ na-egbu mmụọ. Ma akwụkwọ Nsọ na-agbaziri anyị ka anyị ghara ịkwa ákwá ma ọ bụ ruo ụjụ dị ka ndị na-enweghị olileanya. Ka olileanya anyị bụrụ n'ime Chineke onye na-enye ndụ ebighebi. Ọ wutere m nke ukwuu mgbe m nụrụ ozi banyere ngafe na ndụ ebighebi nke nwanna nwoke Chief Emmanuel Anyadike, onye nke mgbaziri ya dị ka nna nyeere mu na ụmụnne m aka ịbụ ihe anyị bụ taa. Ma aṅụrị m na-enwe bụ na ọ biri ndụ ya nke ọma dị ka nwa Chineke. Ya bụ na nkwa Chineke kwere ndị hụrụ ya n'anya na-echere ya n'ime Jeruselem ọhụụ! Mụ na ezinụlọ m agaghị echefu ọsọ enyemaka Chineke jiri nwanna nwoke gbatara anyị mgbe nna m bụ Gabriel Okoli Okeke, nwụrụ. Ihe m na ụmụnne bụ taa bụ site n'amara Chineke nke o siri n'aka oru ya nwoke, Chief Anyadike, were gosi mụ na ndị ezinụlọ m mgbe ahụ ọ gbajuru dọrọ. O buuru ihe gbasara anyị n'isi dị ka ọ bụ nke ya wee ruo mgbe anyị niile guputachara akwụkwọ were kwụrụ na nke onwe anyị. Ọ jugidekwara ese ọdị mma anyị ruo izu ụka ole na ole mụ na ya kpara n'ekwe ntị tupu e zite ozi maka ọnwụ ya. Ka ndụ fọrọ anyị, anyị agaghị echefu ọrụ ọma nke a Chineke jiri ya kwara na ndụ anyị. Abụ 239, nkebi nke mbụ sị: Nagafe dị ka kpakpando nke ụtụtụ N'ihe-ha furu mgb'anyanwu wara Otu a k'ayi gesi n'oluwa nkà la Nanị n'olu-ayi k'ageji chetayi. E ji m ohere a na-ekele Chineke nke ukwuu na o kwere ka m soro rite uru site n'ọrụ ọma a oru ya nwoke rụrụ n'ụwa a. Arịrịọ m na-arịọ Chineke bụ ka o kwe ka anyị niile bụ ndị fọrọ afọ na-eru ụjụ taa, soro wee rụọ ọrụ dị mma nke a ga-esi na ya cheta anyị mgbe anyị gabigara. Ka mgbe Jizọs ga-abịa ọzọ, ma ọ bụ mgbe anyị nọchaara n'ụwa wee laa, anyị e soro wee keta oké n'alaeze ya. N'iga n'iru na Abụ 239, nkebi nke anọ ya, ọ sị: Mgbe Jizọs gaguko ndị nke-ya ọnụ Mgb'ayi gekpu okpu-eze nk'ok'onu Mgb'ahu k'agecheta ezi nd'oru - Ya Ha niile, site n'olu ha lụrụ. Dị ka anyị na-eru ụjụ nwanne anyị nwoke na nna anyị, ka o biri anyị ebiri na ntị na otu ụbọchị, Jizọs ga-aguko ndị ya ọnụ; wee kwụọkwa ha ụgwọ dị ka ọrụ ha siri dị. Oke na ọrụ anyị ugbu a ndụ ka fọdụrụ bụ ịnabata Jizọs Kraịst dị ka onye nwe anyị na onye nzọpụta anyị. Mgbe anyị mere nke a, ọ ga-ezipu anyị n'ike Mmụọ nsọ ya ịrụ ezi ọrụ ga-ewetara Chineke otuto ma wetara anyị ngọzi na ụgwọ ọrụ nke alaeze ebighebi! Ka Chineke ji ike niile were Mmụọ nsọ ya gbaa anyị niile bụ ndị na-eru ụjụ a ume site na Jizọs Kraịst onye nwe anyị. Amen. Jee nke ọma Agunechemba. Okwukwe m bụ na anyị ga-ahụ anya ọzọ na ụbọchị mbilite n'ọnwụ. Dr. Chinedu Okoli (N'aha ezinụlọ Gabriel Okoli Okeke lara mmụọ).
Ndigbo Lagos


Condolences to the Anyadike family. Please accept condolences on behalf of Ndigbo Lagos. Chief Ireke A Kalu Administrator, Ndigbo Lagos
Promaco Associates Ltd

Please find our letter of condolence to the family from PROMACO Associates Ltd.
Onyebuchi Daniel

Dear Mrs. Njideka Anyadike, It is with shock that we received the news of the passing of your dear husband, ELDER EMMANUEL ANYADIKE. From my time with you in Nanka, Awka and Lagos, I know that you two were quite close. Late Mr. Anyadike honoured servants of God and sought a deeper relationship with God in his lifetime. I write on behalf of my wife to send our condolences to you, the children and grandchildren. We pray that all travels that will have to do with the funeral shall be safe and that God shall guide you and the family in the planning for the funeral. We pray that many shall be reconciled to God and that everything in the funeral shall give glory to God. We know that you are a woman that has had a close walk with God; we encourage to continue to find solace in the love of your Lord and Saviour Jesus Christ. Our prayers for you are from Isaiah 65:21-23. BE STRONG IN THE LORD AND IN THE POWER OF HIS MIGHT! Much blessings. His and yours, Apostle Onyechi Daniel, President, Elohim Powerhouse Ministry Int'l, Port Harcourt.
Ruby Okafor
REFLECTIONS ON A VERY CLOSE FRIEND. Emma's death came as a shock to us in the family. Wahehe, as I usually call you, I had called within the week to sympathise with you over the death of Amamchukwu, your cousin. Little did we know that it was the last conversation. In less than a week I got the news of your death. I have been reflecting on our lives together. Emma, you remained a very close friend from childhood. We started in class one in 1953 in St James' Primary School Nanka, lower Standard. We picked and licked ‘delicious' black ripe lantana seeds. Though very young and small we took part in fetching stones from the erosion site for the building of the first ‘zinced' St. James' church and we participated in carrying soil to construct the school football field. Happily as building professionals we could later design and direct the building of the present St. James' church and the ‘yet to be completed' Nanka Civic center or shopping mall. In class four we moved to the Upper Standard. Your house was closest to the school. During breaks we sneaked to the house for a drink of water and shared in whatever was left for you to eat after school. At the end of the final exams in each class we never forgot to bring along our ‘catapults' for the exiting hunt for birds, squirrels and rabbits. When we were lucky to make a kill, ten of us shared one rabbit or one squirrel. Though the killer took the head, we shared the remaining meat equitably and nobody ever complained of being cheated. Our usual activities at the time included compulsory Saturday work (olu Saturday), choir practice at St James' Church and the Children's meetings. We participated in these activities contentiously. At the completion of primary school we all dispersed to different secondary schools unable at the time to speak the English language fluently. We kept in constant touch through letter writing and looked forward to the holidays. It was always a great pleasure walking in a group from Nwagu to Afo-Udo and back to the admiration of many. Emma, we were a bridge between the old and the new, the first influx of Nanka children into secondary schools. A few weeks to our Higher School Certificate exams the Biafra war broke out. When we could not go back to take our higher school exams (as school classrooms were part of targets for Nigeria Air Force) we ended up being absorbed into the Biafra Army. We were lucky to come back alive at the end of the war. You can recall how happy we were when you joined late Dr. John Nwosu and I at Enugu to complete and take the Higher School Certificate exams. Government Secondary School, Afikpo had been moved to Enugu because the school was occupied by the Nigerian Army. Our study together was of great mutual benefit as we passed our Higher School and GCE ‘A' Level Exams very well. At the end of higher school we taught temporary in different secondary schools. I had given up my admission in Ahmadu Bello University for the newly established school of Architecture in Unilag and was making arrangement for you to join us when I was pained to learn that you had gone to Ahmadu Bello University to study Quantity Surveying. After our successful university studies we had always been very close. We fully discussed and fully agreed and approved of our respective partners before our marriages. I thank God for the wise choices we made because we never for once shared any problems in our marriages. Emma, our homes have remained very happy ones and our families have remained very close. I thank God for the relationship and I hope our children will take advantage of this. Emma, you developed yourself to the enviable height from the scratch, you worked so greatly, as a professional, served the church, the community and humanity very well. May the Good Lord honour your works and grant you eternal rest in Jesus name. Amen. Adieu until we meet again! Arc. Chief Ruby /Ebele Okafor and Family.
Glow & Isaiah Ezezika
TRIBUTE TO EMMANUEL IFEANYICHUKWU ANYADIKE - A TRUE FRIEND. Emma, the news of your death came to my husband and I as a rude shock. We didn't hear that you were ill. We only knew you were on holiday in the USA with your lovely and loving wife, Njide. Then came the bombshell that death had struck! Wicked death located you where you were relaxing in the US and having a "fresh breathe" away from "home". Without any warning, that thief that cometh not but to steal, to kill and to destroy struck! The action was so fast, so sudden and so unexpected! Not even Njy, your ever attentive and alert heartthrob could do anything! Like a flash, it was all over. Emma, the strong man, the kind man, ever ready to offer help, rendering good advice and ideas. Papa Obinna, I can't help going back to our early youthful years. Memory lane! Two young couples, having so much in common. Two Quantity Surveyors and very close friends; that were closer than brothers. Married to two strangers (graduates of French Language) that became closer than sisters! The relationship transcended beyond the two nuclear families to embrace relations both within Lagos and the villages (Oko and Nanka). Time and space would not allow to say how good a friend and brother you were to us and what a wonderful person your Creator made you. Suffice it to say that we really appreciate everything you stood for. Your demise has left a huge vacuum that will be difficult to fill. Our hope is that the Almighty God, whom it has pleased to call you home at this time, will Himself fill the gap and comfort your dear wife, children and loved ones left behind. Emma Anyadike, Ezi enyi, Nna nwa anyi, you have done your bit, you have fulfilled your purpose on earth. Go on, go Home and rest in the Bossom of our Lord Jesus. Till we meet to part no more, FAREWELL, dear friend. SIR ISAIAH AND LADY GLORIA EZEZIKA.
Copyright © 2026 Keeper Memorials, All rights reserved.
